Posts

Showing posts from 2018

NKELE EGEDE : In Praise of the First Ones

Image
NKELE EGEDE : (Igbo Translation) Lekwe anyanwu biara uwa, Ihe ebi-ebi ka o Jiri choo ya mma. Mmadu Jizi maka nke-a hu ya na-anya. Aja-Ala, Nne mbu buru anyi n’afo izizi, Anyi echeta gi. Igwe na mmiri, Ndi mbu lere anyi omugwo, Ndi mbu biara abia na ogodo uwa. Anyi echeta unu. Ikuku na Okpoko, ndi mbu fere efe, Ndi obu-akika-na-enwu-oku n’isi, Ndi mbu lara agu n’asaa na mmiri n’asaa, Were nu nke ru-ru unu. Debe nu Chim na Chi uwam. Uwam biara, lekwem. IN PRAISE OF THE FIRST ONES (English Translation) Now behold the Magnificent Sun, The One who came forth and blessed the world with eternal light. Oh—how endless our adoration. Behold too, the motherly Earth, From whose primal womb we’ve all emerged and continue to emerge, How endless our appreciation. Behold now, the very ancient Sky and primal Waters. The most graceful ones who first suckled and guided us, The manifest ones who first embraced the visible world. How endless our adoration. Behold the sa