Posts

Showing posts with the label My Pride

Oke Ite Awele

Image
 OKE ITE AWELE AND THE SIDES EFFECTS Oke Ite is a concotion of different types of Animals, herbs, human parts gathered in a mud pot, tied with white cloth boiling to perform a booming functions.  (You choose a life of Nkwụ elu than Ńgwọ) Oke ite has been the easiest way for our youths to get quick wealth without knowing the consequences.  Oke ite bụ Ajoo Ọgwụ It can short your life, make you blind, impotent and take the life of your loved ones too. All you need to do is very simple, Settle all the Spirits that needs to be Settled. (Onye Uwa gị, Agwụ, Ndị mmiri, Ndị Iche)  Those Spirits I mentioned are against Oke ite. NOTE: If you're Nwa Mmiri, don't ever think of doing Oke Ite because your pot of wealth is in the water. And it won't work or last on you. Nwa Mmiri adịghị agwọ ọgwụ... Mmiri na aso ọgwụ. Native doctor that prepares oke ite, will never tell you to be in good terms with your Spirits guides because he knows, mentioning those Spirits to support the Oke ite...

Na ụbọchị taa anyị ga akọ akụkọ ifo banyere Ihe Agụụ Na-Ebute... Ije Ụtarịa Na Mbe

Image
Ọdịnanị :The Sacred Arts and Science of the Igbo People. Ụmụnne m uhụrụ chi ọma nụ oooo..Ama m na taata bụ ahịa Orie wetara anyị ihe ọma? Na ụbọchị taa anyị ga akọ akụkọ ifo banyere Ihe Agụụ Na-Ebute... Ije Ụtarịa Na Mbe Ifo dee!!!!!! i dee!!!!!!!!!!!! O nwere otu ụbọchị!!!!!!!!!!!!!!! Otu ụbọchị wee ruo!!!!!!!!!!! Nkịta nyara akpa? nsị agwụ n’ọhịa!!!!!! Akụkọ a mere n’oge nnukwu ụganị na ụnwụ dara n’obodo ụmụ anụmanụ. Agụụ mee gị ihe o mere Mbe, i gaghị ata ya ụta n’ije aghụghọ màọbụ arụrụala ọbụla o jere. Agụụ kwekatara egwu n’afọ Mbe, ọ gwa nwunye ya na ya ga-apụ njem. Njem a ọ ga-eje bụ maka ịchọ ihe oriri. O kwuru na ọ ka mma na ọ nwụrụ n’ụzọ, karịa ịnọ n’ụlọ nwụọ n’agụụ, ndị nna ya ochie agaghị anabata ya ma ọ nwụọ ụdị ọnwụ ahụ. Nwunye ya bu Anịm kwuru na ọ ga-eso ya. Ha abụọ were kwopu ije. Ka ha gara ije a ihe dịka ụbọchị abụọ na-ahụghị ihe ọbụla, nwunye Mbe fere n’isi na ọ ga-alaghachi azụ, ọ kaara ya mma ịnwụ n’ụlọ karịa ịnwụ n’ọhịa. Naanị Mbe were gàba...