Posts

Showing posts from 2019

Na ụbọchị taa anyị ga akọ akụkọ ifo banyere Ihe Agụụ Na-Ebute... Ije Ụtarịa Na Mbe

Image
Ọdịnanị :The Sacred Arts and Science of the Igbo People. Ụmụnne m uhụrụ chi ọma nụ oooo..Ama m na taata bụ ahịa Orie wetara anyị ihe ọma? Na ụbọchị taa anyị ga akọ akụkọ ifo banyere Ihe Agụụ Na-Ebute... Ije Ụtarịa Na Mbe Ifo dee!!!!!! i dee!!!!!!!!!!!! O nwere otu ụbọchị!!!!!!!!!!!!!!! Otu ụbọchị wee ruo!!!!!!!!!!! Nkịta nyara akpa? nsị agwụ n’ọhịa!!!!!! Akụkọ a mere n’oge nnukwu ụganị na ụnwụ dara n’obodo ụmụ anụmanụ. Agụụ mee gị ihe o mere Mbe, i gaghị ata ya ụta n’ije aghụghọ màọbụ arụrụala ọbụla o jere. Agụụ kwekatara egwu n’afọ Mbe, ọ gwa nwunye ya na ya ga-apụ njem. Njem a ọ ga-eje bụ maka ịchọ ihe oriri. O kwuru na ọ ka mma na ọ nwụrụ n’ụzọ, karịa ịnọ n’ụlọ nwụọ n’agụụ, ndị nna ya ochie agaghị anabata ya ma ọ nwụọ ụdị ọnwụ ahụ. Nwunye ya bu Anịm kwuru na ọ ga-eso ya. Ha abụọ were kwopu ije. Ka ha gara ije a ihe dịka ụbọchị abụọ na-ahụghị ihe ọbụla, nwunye Mbe fere n’isi na ọ ga-alaghachi azụ, ọ kaara ya mma ịnwụ n’ụlọ karịa ịnwụ n’ọhịa. Naanị Mbe were gàba

Ihe Ọmụmụ Nke Abụọ - Akwa Ọkụkọ Igbo 🥚 (igbo egg) Lesson 2 continuation...

Image
Ọdịnanị - The Sacred Arts and Science of the Igbo People Ọdịnanị - The Sacred Arts and Science of the Igbo People Ụtụtụ ọma nụ Ụmụnne m!!!!!!!!!!!!!!!! Taata bụ Ahịa Nkwo ga akwotara anyị ngọzi, ihe akụakụ, na ihe nriju afọ oooo.. Iseeeeeeeeeeee!!!!!!! Ihe Ọmụmụ Nke Abụọ - Akwa Ọkụkọ Igbo 🥚 (igbo egg) Lesson 2 continuation... (iii) It could be used in cleansing abomination from somebody who jumped into a grave, whether fully dug or being dug. The person is said to have chosen death. It looks funny but some people do jump into the grave being dug in their course of demonstrating the bitterness such death had evoked in them. In such cases, the traditional priest sets them free from death by encircling their legs with egg and other items. The egg and other items are thrown into the grave with the trunk of a plantain and buried before a new grave is dug. Another way of cleansing abomination is to roll the egg over the eyes of somebody that saw an abominable ep

Ihe Ọmụmụ anyị Taata wee bụrụ - ÁKWÀ IGBO 🥚 (IGBO EGG)

Image
Ọdịnanị - The Sacred Arts and Science of the Igbo People Ụtụtụ ọma nụ Ụmụnne m Taata bụ Ahịa Orie Ihe Ọmụmụ anyị Taata wee bụrụ - ÁKWÀ IGBO 🥚 (IGBO EGG) Egg: The egg is the first stage of the life of the Igbo Fowl. The egg is known for purity and peace. That is why it is used in various sacrifices. It also has some cleansing power over devilish control. All these are why it is used in performing one Igbo traditional ceremony or the other. The uses include the following: (i) The Igbo egg is used in cleansing the body of a sick person with a view to neutralizing the effect of the sickness spiritually. In this case, it is rolled all over the body of the sick person. In most cases, it is done with some incantations in which the person administering the cleansing prays for recovery of the sick person. He would also pray for his own health and must not fail to state that he would not take over the sickness. In some cases the egg is used in encircling four times on the

What is AGWỤ Part 2

Image
Ọdịnanị :The Sacred Arts and Science of the Igbo People Ụmụnne m ehihie ọma nụ oooo.. Taata bụ ahịa Eke.. Anyị wee na asị ka eke ketara anyị ndụ, akụ n'ụba ná ahụ isi ike ooo... Iseeeeeeeee oooo Today's Lecture - AGWỤ Part 2 Iji wee bido ebe anyị kwụsịrị na ihe nkụzi nke gara aga... Anyị ga emetụta aka na okwu akpụ na ọnụ nke mbụ wee gbadata na nke abụọ..... We Discussed earlier on our previous Lecture that Agwu are ambivalent in their character. They reveal the secrets of the invisible and visible world to traditional medicine men called dibia, in the mystical code of divination called afa and are also responsible for mental illness. Nevertheless, Agwu can be understood as a forgotten spirit of mediation between God and man who then struggles for recognition, by inflicting a person with calamities so that it would be appeased... Moreover, worship or sacrifice is one of the elements of religion found in any religion and this is applicable to Agwu. In the central sub

What is "AGWU" Part 1

Image
Ọdịnanị :The Sacred Arts and Science of the Igbo People Abalị ọma nụ ụmụnne m Our topic today is coming from our inbox request.. Some of our brothers here Akuziera about this very topic but i will like to adjust it and add more clarity on it. So Tonight we are going to talk about "AGWU" Part 1 1. What is Agwu?   2. What is Ịru Agwu? 3. What are steps to Iru Agwụ? 4. Is Ritual Involved? 5. Can a person do it by himself or must it be a Dibia that will do it? AGWỤ:-   In traditional Igbo anyị kwenyere in the existence of Agwu. Agwu is believed to be a type of spirit that manifests itself in an individual who is possessed. There are Certain characters, abnormalities and some behaviors that take place in the life of a person which attributed to Agwu. For instance, one who is fond of not knowing how he or she uses his or her money or one who gets brain-fag without any observable cause, are attributed to Agwu. When such a thing is noticed constantly in one’s behavior