Posts

Showing posts from November, 2019

Na ụbọchị taa anyị ga akọ akụkọ ifo banyere Ihe Agụụ Na-Ebute... Ije Ụtarịa Na Mbe

Image
Ọdịnanị :The Sacred Arts and Science of the Igbo People. Ụmụnne m uhụrụ chi ọma nụ oooo..Ama m na taata bụ ahịa Orie wetara anyị ihe ọma? Na ụbọchị taa anyị ga akọ akụkọ ifo banyere Ihe Agụụ Na-Ebute... Ije Ụtarịa Na Mbe Ifo dee!!!!!! i dee!!!!!!!!!!!! O nwere otu ụbọchị!!!!!!!!!!!!!!! Otu ụbọchị wee ruo!!!!!!!!!!! Nkịta nyara akpa? nsị agwụ n’ọhịa!!!!!! Akụkọ a mere n’oge nnukwu ụganị na ụnwụ dara n’obodo ụmụ anụmanụ. Agụụ mee gị ihe o mere Mbe, i gaghị ata ya ụta n’ije aghụghọ màọbụ arụrụala ọbụla o jere. Agụụ kwekatara egwu n’afọ Mbe, ọ gwa nwunye ya na ya ga-apụ njem. Njem a ọ ga-eje bụ maka ịchọ ihe oriri. O kwuru na ọ ka mma na ọ nwụrụ n’ụzọ, karịa ịnọ n’ụlọ nwụọ n’agụụ, ndị nna ya ochie agaghị anabata ya ma ọ nwụọ ụdị ọnwụ ahụ. Nwunye ya bu Anịm kwuru na ọ ga-eso ya. Ha abụọ were kwopu ije. Ka ha gara ije a ihe dịka ụbọchị abụọ na-ahụghị ihe ọbụla, nwunye Mbe fere n’isi na ọ ga-alaghachi azụ, ọ kaara ya mma ịnwụ n’ụlọ karịa ịnwụ n’ọhịa. Naanị Mbe were gàba...

Ihe Ọmụmụ Nke Abụọ - Akwa Ọkụkọ Igbo 🥚 (igbo egg) Lesson 2 continuation...

Image
Ọdịnanị - The Sacred Arts and Science of the Igbo People Ọdịnanị - The Sacred Arts and Science of the Igbo People Ụtụtụ ọma nụ Ụmụnne m!!!!!!!!!!!!!!!! Taata bụ Ahịa Nkwo ga akwotara anyị ngọzi, ihe akụakụ, na ihe nriju afọ oooo.. Iseeeeeeeeeeee!!!!!!! Ihe Ọmụmụ Nke Abụọ - Akwa Ọkụkọ Igbo 🥚 (igbo egg) Lesson 2 continuation... (iii) It could be used in cleansing abomination from somebody who jumped into a grave, whether fully dug or being dug. The person is said to have chosen death. It looks funny but some people do jump into the grave being dug in their course of demonstrating the bitterness such death had evoked in them. In such cases, the traditional priest sets them free from death by encircling their legs with egg and other items. The egg and other items are thrown into the grave with the trunk of a plantain and buried before a new grave is dug. Another way of cleansing abomination is to roll the egg over the eyes of somebody that saw an abominable ep...

Ihe Ọmụmụ anyị Taata wee bụrụ - ÁKWÀ IGBO 🥚 (IGBO EGG)

Image
Ọdịnanị - The Sacred Arts and Science of the Igbo People Ụtụtụ ọma nụ Ụmụnne m Taata bụ Ahịa Orie Ihe Ọmụmụ anyị Taata wee bụrụ - ÁKWÀ IGBO 🥚 (IGBO EGG) Egg: The egg is the first stage of the life of the Igbo Fowl. The egg is known for purity and peace. That is why it is used in various sacrifices. It also has some cleansing power over devilish control. All these are why it is used in performing one Igbo traditional ceremony or the other. The uses include the following: (i) The Igbo egg is used in cleansing the body of a sick person with a view to neutralizing the effect of the sickness spiritually. In this case, it is rolled all over the body of the sick person. In most cases, it is done with some incantations in which the person administering the cleansing prays for recovery of the sick person. He would also pray for his own health and must not fail to state that he would not take over the sickness. In some cases the egg is used in encircling four times on the...